Aleah Stanbridge

Aleah Stanbridge
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa, Sweden Dezie
Aha ọmụmụJulia Liane Stanbridge Dezie
aha enyereAleah Dezie
aha ezinụlọ yaStanbridge Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1 Julaị 1976 Dezie
Ebe ọmụmụCape Town Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya18 Eprel 2016 Dezie
Ebe ọ nwụrụÖrebro Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
ihe kpatara ọnwụọrịa kansa Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, onye na-ede ihe, lyricist Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2005 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
Onye òtù nkeTrees of Eternity Dezie
ụdịdoom metal Dezie

Aleah Liane Stanbridge (amụrụ Julia Liane Stanbridge; abalị mbụ nke ọnwa Julaị 1976 ruo abalị iri na asatọ nke ọnwa Eprel afọ 2016), nke a maara nke ọma dị ka Aleah, ma ọ bụ Aleah Starbridge, bụ onye South Africa na-agụ egwu na-ede egwu na Örebro, Sweden ebe ọ biri ruo ọnwụ ya.[1][2] N'afọ 2009, ya na onye na-akpọ ụbọ si Finnish bu Juha Raivio hiwere otu egwu ọnwụ / mbibi sitere n'ike mkpali nke Trees of Eternity . Aleah ghọrọ onye a maara nke ọma site n' ụdịdi rock na metal na mmekorita ya di ka swallow the Sun na Amorphis .

  1. Aleah. Encyclopaedia Metallum (2016). Retrieved on 9 November 2017.
  2. Vogric (April 19, 2016). TREES OF ETERNITY – Singer Aleah Stanbridge Passed Away. Terra Relicta. Archived from the original on April 23, 2016. Retrieved on November 9, 2017.

Developed by StudentB